Tunde King

Tunde King
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereTunde Dezie
aha ezinụlọ yaKing Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya24 Ọgọọst 1910 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Island Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya1980 Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụguitarist Dezie
ebe agụmakwụkwọEko Boys High School Dezie
agbụrụNdi Yoruba Dezie

Tunde King (amụrụ 24 Ọgọst 1910), bụ onye egwu Naijiria nke ekwuru dị ka onye malitere egwu Jùjú. O nwere mmetụta dị ukwuu n'egwú ndị Nigeria na-ewu ewu. Lagos na 1920s na 1930s jupụtara na ngwakọta nke ndị Yoruba na ndị si na New World lọta. Ha jikọrọ aka mepụta ụdị egwu akpọrọ "Palm Wine" nke jikọtara egwu ọdịnala Yoruba na okwu egwu sitere na mba ndị dị ka Brazil na Cuba. Banjos, guitar, shakers na drum aka kwadoro abụ ndị na-ekwu maka ndụ kwa ụbọchị.[1] Egwú Jùjú bụ ụdị egwu Palm Wine nke malitere na mpaghara Olowogbowo nke Lagos n'afọ 1920, n'ụlọ ọrụ na-arụ ọrụ n'ụgbọ ala ebe "ụmụ nwoke mpaghara" na-ezukọta iji ṅụọ ma mee egwu. Tunde King bụ onye ndú nke otu a.[2]

  1. Juju music. National Geographic. Archived from the original on 4 January 2011. Retrieved on 2009-11-01.
  2. Afolabi Alaja-Browne (1989). "A diachronic study of change in Juju music". Popular Music 8 (3): 231–242. 

© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search